Skip Navigation Links > Learn Igbo Language > Igbo Sentences

Move the mouse over each Igbo word for pronunciation.

Kedu k'ọdị

How are you?

Ọdi nma

I am fine

Kedu kwa nu?

How about you?

Nsogbu adịghị

No problem

Ị na-asụ Igbo?

Do you speak Igbo?

Obele

Just a little

Asụsụ gị dị m mma

Your language is nice

Eh, onaghi ara ahu mmuta

Yes, it is not hard to learn

M ga esoro gị mụọ?

Can I practice with you?

Nsogbu adịghị

No problem

Kedu afa gi?

What is your name?

Afa mụ bụ Obi

My name is Obi

Arọ ole k'ịdị?

How old are you?

Adị m arọ iri na atọ

I'm thirteen years old

Ọmaka ịkpa gị nkata

It was nice talking to you

Ka omesia

See you later

StockFish Express LLC Home Page


Member Login

Log In
Must be an IWL member to log in.
 
 
Register
Forgot your password?